Jeremaya 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe unu ga-asị ha: “Chi niile+ ọ na-abụghị ha kere eluigwe na ụwa ga-ala n’iyi wee pụọ n’ụwa,+ pụọkwa n’okpuru eluigwe a.”
11 Nke a bụ ihe unu ga-asị ha: “Chi niile+ ọ na-abụghị ha kere eluigwe na ụwa ga-ala n’iyi wee pụọ n’ụwa,+ pụọkwa n’okpuru eluigwe a.”