Joel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+ Emọs 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, meekwa ka ihe unu kụrụ maa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ, ma egú ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
4 Igurube eriwo ihe egú rifọrọ;+ igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, eriwokwa ihe igurube rifọrọ; ọchịcha eriwokwa ihe igurube na-arị arị, bụ́ ndị na-enweghị nku, rifọrọ.+
9 “‘Emere m ka ihe unu kụrụ kpọnwụọ, meekwa ka ihe unu kụrụ maa ebu.+ Unu mere ka ubi vaịn unu na ubi unu ndị ọzọ dị ọtụtụ, ma egú ripịara osisi fig unu na osisi oliv unu;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.