Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+ Malakaị 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! M na-ezitere unu Ịlaịja onye amụma+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+
14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+