Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọkuokwa m n’ụbọchị nsogbu.+M ga-anapụta gị, gị onwe gị ga-enyekwa m otuto.”+ Ọrụ Ndịozi 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye ọ bụla nke na-akpọku aha Jehova ka a ga-azọpụta.”’+ Ndị Rom 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na “onye ọ bụla nke na-akpọku aha Jehova ka a ga-azọpụta.”+