Aịzaya 46:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ewetawo m ezi omume m nso.+ Ọ dịghị n’ebe dị anya,+ nzọpụta m agaghịkwa abịa mgbe oge gafeworo.+ M ga-eme ka e nwee nzọpụta na Zayọn, meekwa ka Izrel nweta ịma mma m.”+ Obedaya 17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ+ ga-anọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ;+ ụlọ Jekọb ga-enwetakwa ihe dịịrị ha inweta.+
13 Ewetawo m ezi omume m nso.+ Ọ dịghị n’ebe dị anya,+ nzọpụta m agaghịkwa abịa mgbe oge gafeworo.+ M ga-eme ka e nwee nzọpụta na Zayọn, meekwa ka Izrel nweta ịma mma m.”+
17 “Ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ+ ga-anọ, ọ ga-aghọkwa ihe dị nsọ;+ ụlọ Jekọb ga-enwetakwa ihe dịịrị ha inweta.+