Diuterọnọmi 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+
30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+