Levitikọs 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+ Jeremaya 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju,+ eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuwo m ya, echebaworo m ya echiche, enweghịkwa m mwute, agaghịkwa m ala azụ n’ime ya.+ Jeremaya 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+
20 Unu ga-emefusi ike unu na nkịtị, ala unu agaghị emepụta ihe,+ osisi ndị dị n’ala agaghịkwa amị mkpụrụ.+
28 N’ihi ya, ala ahụ ga-eru uju,+ eluigwe ga-agbakwa ọchịchịrị.+ Ọ bụ n’ihi na ekwuwo m ya, echebaworo m ya echiche, enweghịkwa m mwute, agaghịkwa m ala azụ n’ime ya.+
2 Juda na-eru uju,+ ọnụ ụzọ ámá ya niile emebiwo.+ Ha adaruwo ala ná mwute,+ Jeruselem etiwokwa mkpu ákwá.+