Jeremaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọkpụkpụ gbajiri agbaji+ nke ada bụ́ ndị m emewo ka ahụ́ gwụ m.+ Anọ m ná mwute. Anọ m n’ijuanya.+