Diuterọnọmi 32:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+ Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+ Abụ Ọma 79:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+ Abụ Ọma 115:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị:+“Olee ebe Chineke ha nọ?”+ Maịka 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+
27 Ma ọ́ bụghị na m tụrụ egwu iwe onye iro,+Na ndị na-emegide ha pụrụ ịghọtahie ya,+Na ha pụrụ ịsị: “Aka anyị akawo ike,+Ọ bụghịkwa Jehova mere ihe a dum.”+
10 Ndị na-ebuso m iro akọchawo m nke ukwuu nke na ọ dị ka à ga-asị na e gwepịara ọkpụkpụ m,+Ka ha nọ na-asị m ogologo ụbọchị dum: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka a mara n’etiti mba niile+Ọbọ ị ga-abọ maka ọbara ndị ohu gị a wụfuru.+
10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+