Zekaraya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu wee gaa n’ihu ịsị m: “Jiri olu dara ụda kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ana m ekwosiri Jeruselem na Zayọn ekworo ike.+ Zekaraya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-ekwosiri Zayọn ekworo ike,+ m ga-ejikwa oké ọnụma+ kwooro ya ekworo.’”
14 mmụọ ozi ahụ nke nọ na-agwa m okwu wee gaa n’ihu ịsị m: “Jiri olu dara ụda kwuo, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ana m ekwosiri Jeruselem na Zayọn ekworo ike.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-ekwosiri Zayọn ekworo ike,+ m ga-ejikwa oké ọnụma+ kwooro ya ekworo.’”