Aịzaya 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A ga-atụfu ndị ha e gburu egbu; ozu ha ga na-esi ísì;+ ugwu ga-agbaze n’ihi ọbara ha.+