Abụ Ọma 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụmụ oké ehi agbaala m gburugburu;+Oké ehi ndị dị ike nke Beshan agbawo m gburugburu.+ Ezikiel 39:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+ Hosia 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na Izrel na-eme isi ike+ dị ka ehi nke na-eme isi ike. Ọ̀ bụ ugbu a ka Jehova ga-azụ ha n’ebe sara mbara dị ka nwa ebule?
18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+
16 N’ihi na Izrel na-eme isi ike+ dị ka ehi nke na-eme isi ike. Ọ̀ bụ ugbu a ka Jehova ga-azụ ha n’ebe sara mbara dị ka nwa ebule?