10 E mewo ka obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ kwụsị n’ubi mkpụrụ osisi. Ọ dịghị iti mkpu ọṅụ dị n’ubi vaịn, ọ dịghịkwa mkpu a na-eti.+ Ọ dịghị mmanya onye na-azọcha mkpụrụ vaịn na-azọchapụta.+ Emewo m ka iti mkpu kwụsị.+
33 E wepụwo obi ụtọ na ọṅụ n’ubi mkpụrụ osisi nakwa n’ala Moab.+ Emewokwa m ka mmanya ghara ịdị n’ebe nzọchapụta mmanya.+ O nweghị onye ga-eji iti mkpu ọṅụ na-azọcha mkpụrụ. Mkpu a ga na-eti agaghị abụ mkpu ọṅụ.’”+