Ọnụ Ọgụgụ 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-akpa ókè ya malite n’Ugwu Họọ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ ókè ya ga-ejedebe na Zidad.+ 2 Ndị Eze 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam na ihe niile o mere na ike ọ kpara, otú o si buo agha na otú o si nwetaghachiri Juda Damaskọs+ na Hemat+ n’Izrel, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
28 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam na ihe niile o mere na ike ọ kpara, otú o si buo agha na otú o si nwetaghachiri Juda Damaskọs+ na Hemat+ n’Izrel, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?