1 Ndị Eze 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?