1 Ndị Eze 12:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+
31 O wee malite ịrụ ụlọ n’ebe ndị dị elu,+ sikwa ná ndị nkịtị na-ahọrọ ndị ọ na-eme ndị nchụàjà, bụ́ ndị na-abụghị ụmụ Livaị.+