1 Ndị Eze 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+ 2 Ndị Eze 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E mesịa, eze Asiria+ dọọrọ Izrel n’agha+ laa Asiria, meekwa ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ,+ nke dị n’akụkụ osimiri Gozan nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia,+
34 Ihe a wee ghọọ ihe mere ka ezinụlọ Jeroboam+ mehie, bụrụkwa ihe ga-eme ka e kpochapụ ha ma laa ha n’iyi n’elu ala.+
11 E mesịa, eze Asiria+ dọọrọ Izrel n’agha+ laa Asiria, meekwa ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ,+ nke dị n’akụkụ osimiri Gozan nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia,+