Jeremaya 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+ Zefanaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+
5 Kọọnụ ya na Juda, kwusaakwanụ ya ọbụna na Jeruselem,+ kwupụtakwanụ ya, fụọkwanụ opi n’ala ahụ dum.+ Tienụ mkpu n’oké olu, sị: “Zukọtanụ, ka anyị banye n’obodo ndị e wusiri ike.+
16 ụbọchị ụda opi na nke iti mkpu agha,+ megide obodo ndị e wusiri ike, megidekwa ụlọ nche ndị dị na nkuku mgbidi.+