Abụ Ọma 137:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+ Ezikiel 25:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Idọm abọwo ọbọ n’ahụ́ ụlọ Juda, ha wee na-eme ha ihe ọjọọ nke ukwuu ma bọọrọ onwe ha ọbọ n’ahụ́ ha,+
7 Jehova, biko, cheta+ ihe ụmụ Idọm+ mere n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị Jeruselem,+Ha nọ na-asị: “Kwatuo ya! Kwaturuo ya ala!”+
12 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na Idọm abọwo ọbọ n’ahụ́ ụlọ Juda, ha wee na-eme ha ihe ọjọọ nke ukwuu ma bọọrọ onwe ha ọbọ n’ahụ́ ha,+