Jeremaya 49:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru. Emọs 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+
16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.
2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+