Jeremaya 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na ndị na-aghọ mkpụrụ vaịn abata n’ime gị, ọ̀ bụ na ha agaghị aghọfọ mkpụrụ? Ọ bụrụ na ndị ohi abịa n’abalị, ha ga-ewere naanị ihe ndị ha chọrọ.+
9 Ọ bụrụ na ndị na-aghọ mkpụrụ vaịn abata n’ime gị, ọ̀ bụ na ha agaghị aghọfọ mkpụrụ? Ọ bụrụ na ndị ohi abịa n’abalị, ha ga-ewere naanị ihe ndị ha chọrọ.+