25 Ọ bụ ya nwetaghachiri ókè nke ala Izrel malite n’ebe e si abanye Hemat+ ruo n’oké osimiri Araba,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, bụ́ onye kwuru okwu site n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ nwa Amitaị, onye amụma si Gat-hifa.+
29 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ nọ na-ezukọta, ọ malitere ịsị: “Ọgbọ a bụ ọgbọ ọjọọ; ọ na-achọ ihe ịrịba ama.+ Ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama Jona.+