Abụ Ọma 78:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+ Emọs 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+
26 O mere ka ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ malite ife n’eluigwe,+Jirikwa ike ya mee ka ifufe nke si n’ebe ndịda fee.+
13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+