Abụ Ọma 107:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú o si kwuo okwu ma mee ka oké ifufe malite ife,+Nke kpaliri ebili mmiri nke oké osimiri.+ Ọrụ Ndịozi 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, n’oge na-adịghị anya, oké ifufe+ a na-akpọ Yuroakwilo malitere ife n’ebe ahụ.