Diuterọnọmi 28:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma ọ dịghị mmanya ị ga-aṅụ, ọ dịghịkwa ihe ị ga-ewere lọta,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya.+
39 Ị ga-akọ ubi vaịn, lekọtakwa ya, ma ọ dịghị mmanya ị ga-aṅụ, ọ dịghịkwa ihe ị ga-ewere lọta,+ n’ihi na ọtị ga-erichapụ ya.+