Abụ Ọma 50:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na agụụ agụwa m, agaghị m agwa gị;N’ihi na ọ bụ m nwe elu ala+ na ihe niile dị na ya.+ Ọrụ Ndịozi 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.
25 aka ụmụ mmadụ adịghịkwa ejere ya ozi dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ya onwe ya na-enye mmadụ niile ndụ+ na ume+ na ihe niile.