Aịzaya 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụjọ na olulu na ọnyà na-echere unu ndị bi n’ala a.+ Ezikiel 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime gị, ọrịa na-efe efe ga-egbu ha,+ ụnwụ ga-ala ha n’iyi n’ime gị.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ ọzọ, a ga-eji mma agha gbuo ha gburugburu gị. Otu ụzọ n’ụzọ atọ fọziri ka m ga-achụsasị ebe niile,+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+
12 Otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime gị, ọrịa na-efe efe ga-egbu ha,+ ụnwụ ga-ala ha n’iyi n’ime gị.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ ọzọ, a ga-eji mma agha gbuo ha gburugburu gị. Otu ụzọ n’ụzọ atọ fọziri ka m ga-achụsasị ebe niile,+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+