Jeremaya 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị niile fọdụrụ n’ime ndị fọrọ afọ n’ezinụlọ ọjọọ a ga-ahọrọ ọnwụ kama ịhọrọ ndụ+ n’ebe niile ha bi, bụ́ ebe dị iche iche m ga-achụga ha,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru. Emọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nụrụnụ ihe a Jehova kwuru banyere unu,+ unu ụmụ Izrel, banyere ezinụlọ dum m si n’ala Ijipt kpọpụta,+ sị,
3 “Ndị niile fọdụrụ n’ime ndị fọrọ afọ n’ezinụlọ ọjọọ a ga-ahọrọ ọnwụ kama ịhọrọ ndụ+ n’ebe niile ha bi, bụ́ ebe dị iche iche m ga-achụga ha,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
3 “Nụrụnụ ihe a Jehova kwuru banyere unu,+ unu ụmụ Izrel, banyere ezinụlọ dum m si n’ala Ijipt kpọpụta,+ sị,