Jeremaya 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+ Ezikiel 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”
11 “Gbagoo Gilied nweta mmanụ bọlsọm,+ gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Ijipt.+ Ọ bụ n’efu ka i nwetaworo ọtụtụ ihe e ji agwọ ọrịa. I nweghị ngwọta.+
21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”