Aịzaya 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-eziga ya ka o buso mba dapụrụ n’ezi ofufe+ agha, m ga-enyekwa ya iwu ka o buso ndị m na-eweso iwe agha,+ ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọkwa ọtụtụ ihe, meekwa ka ọ bụrụ ebe a ga na-azọtọ azọtọ dị ka ájá dị n’okporo ámá.+ Aịzaya 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova, ọ bụ eziokwu na ndị eze Asiria alawo ala niile n’iyi, tinyere ala nke ha.+
6 M ga-eziga ya ka o buso mba dapụrụ n’ezi ofufe+ agha, m ga-enyekwa ya iwu ka o buso ndị m na-eweso iwe agha,+ ka ọ kwata ọtụtụ ihe, bukọrọkwa ọtụtụ ihe, meekwa ka ọ bụrụ ebe a ga na-azọtọ azọtọ dị ka ájá dị n’okporo ámá.+