Abụ Ọma 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-ahọtara anyị ihe nketa anyị,+Ya bụ, ihe Jekọb, bụ́ onye ọ hụrụ n’anya, ji anya isi.+ Sila. Emọs 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ejiriwo Ebube Jekọb ṅụọ iyi,+ sị, ‘Ọ dịghị mgbe m ga-echezọ ọrụ ha niile.+