Joshụa 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Jọshụa mere ha dị nnọọ ka Jehova gwara ya: o sere ịnyịnya ha akwara,+ sureekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.+ Abụ Ọma 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+
9 E mesịa, Jọshụa mere ha dị nnọọ ka Jehova gwara ya: o sere ịnyịnya ha akwara,+ sureekwa ụgbọ ịnyịnya ha n’ọkụ.+
9 Ọ na-eme ka agha kwụsị ruo na nsọtụ ụwa.+Ọ na-agbaji ụta, na-egbujisịkwa ube;+Ọ na-agbakwa ụgbọ agha ọkụ.+