Aịzaya 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A ga-eji mma agha, nke na-abụghị mma agha mmadụ, gbuo ndị Asiria; mma agha, nke na-abụghịkwa mma agha mmadụ, ga-eripịa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. Ụmụ okorobịa ha ga na-arụkwa ọrụ mmanye.
8 A ga-eji mma agha, nke na-abụghị mma agha mmadụ, gbuo ndị Asiria; mma agha, nke na-abụghịkwa mma agha mmadụ, ga-eripịa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. Ụmụ okorobịa ha ga na-arụkwa ọrụ mmanye.