Abụ Ọma 137:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-ejide ụmụ gịKụrie ha na nkume dị elu.+ Aịzaya 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 a ga-akụri ụmụ ha n’ihu ha.+ A ga-akwakọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha, dinaakwa ndị nwunye ha n’ike.+