Diuterọnọmi 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+ Ezikiel 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A mụrụ ya ka e jiri ya gbuo ndị mmadụ; a mụrụ ya ka ọ na-egbu maramara.’”’”+ “Ka ọ̀ bụ anyị ṅụrịwa?”+ “‘Ọ̀ na-ajụ mkpanaka+ nwa m,+ dị ka ọ na-ajụ osisi niile?+
41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,+Mgbe aka m ga-eme ihe e kpere n’ikpe,+M ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị na-emegide m,+M ga-akwụkwa ndị kpọrọ m oké asị ụgwọ.+
10 A mụrụ ya ka e jiri ya gbuo ndị mmadụ; a mụrụ ya ka ọ na-egbu maramara.’”’”+ “Ka ọ̀ bụ anyị ṅụrịwa?”+ “‘Ọ̀ na-ajụ mkpanaka+ nwa m,+ dị ka ọ na-ajụ osisi niile?+