2 Ndị Eze 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Leenụ! ị tụkwasịwo obi ná nkwado nke ahịhịa amị a a zọturu azọtu,+ bụ́ Ijipt,+ ga-enye gị, nke ga-adụ mmadụ n’ọbụ aka wee dụpuo ya ma ọ bụrụ na ọ dabere na ya. Otú ahụ ka Fero+ eze Ijipt dị n’ebe ndị niile na-atụkwasị ya obi nọ.
21 Leenụ! ị tụkwasịwo obi ná nkwado nke ahịhịa amị a a zọturu azọtu,+ bụ́ Ijipt,+ ga-enye gị, nke ga-adụ mmadụ n’ọbụ aka wee dụpuo ya ma ọ bụrụ na ọ dabere na ya. Otú ahụ ka Fero+ eze Ijipt dị n’ebe ndị niile na-atụkwasị ya obi nọ.