-
Matiu 23:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ! n’ihi na unu na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri+ nke mkpá akwụkwọ mint nakwa mkpá akwụkwọ dil nakwa mkpụrụ kọmin, ma unu na-eleghara ihe ndị ka mkpa n’Iwu ahụ anya, ya bụ, ikpe ziri ezi+ na ebere+ na ikwesị ntụkwasị obi.+ Ihe ndị a ka iwu ji mmadụ ime, ma ọ bụghị ileghara ihe ndị ọzọ anya.
-