Aịzaya 56:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+ Jeremaya 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
12 “Bịanụ! Ka m gbata mmanya; ka anyị ṅụbiga mmanya na-egbu egbu ókè.+ Echi ga-adịkwa nnọọ ka taa, ọ ga-abụ oké ụbọchị n’ụzọ ka nnọọ ukwuu.”+
11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.