Ndị Ikpe 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat. Aịzaya 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “M ga-akpali ndị Ijipt ka ha buso ndị Ijipt agha. Onye ọ bụla ga-ebuso nwanne ya agha. Onye ọ bụla ga-ebuso enyi ya agha, obodo ga-ebuso obodo agha, alaeze ga-ebusokwa alaeze agha.+
22 Narị ndị agha atọ ahụ+ wee na-afụ opi ha,+ Jehova wee mee ka mma agha onye agha nke ọ bụla na-egbu onye agha ibe ya;+ ndị agha ahụ niile wee gbagide ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa mpụga Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.
2 “M ga-akpali ndị Ijipt ka ha buso ndị Ijipt agha. Onye ọ bụla ga-ebuso nwanne ya agha. Onye ọ bụla ga-ebuso enyi ya agha, obodo ga-ebuso obodo agha, alaeze ga-ebusokwa alaeze agha.+