2 Ọ bụrụkwa na ị ga-aṅụ iyi,+ sị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ n’eziokwu,+ n’ikpe ziri ezi na n’ezi omume!’+ mba dị iche iche ga-enweta ngọzi n’ime ya, ọ bụkwa ya ka ha ga-eji na-anya isi.”+
4 ‘Emewo m ka o fere gawa,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ọ ga-abanye n’ụlọ onye ohi nakwa n’ụlọ onye ji aha m na-aṅụ iyi ụgha;+ ọ ga-ebiri ebiri n’ime ụlọ ya wee kpochapụ ya na osisi ya nakwa nkume ya.’”+