Aịzaya 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+
55 Ngwanụ, unu niile ndị akpịrị na-akpọ nkụ!+ Bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghịkwa ego, bịanụ zụrụ ihe rie!+ Ee, bịanụ zụrụ mmanya+ na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+