Abụ Ọma 18:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 M ga-asụri ha ka ha dị ka uzuzu nke ifufe na-ebu;+M ga-awụpụ ha dị ka apịtị okporo ámá.+ Maịka 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+
10 Onye iro m ga-ahụ ya, ihere ga-emegbukwa ya,+ bụ́ onye nọ na-ajụ m, sị: “Olee ebe Jehova bụ́ Chineke gị nọ?”+ M ga na-ele onye iro m anya.+ Ọ ga-aghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ, dị ka apịtị dị n’okporo ámá.+