Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na Jehova ahọrọwo Zayọn;+Ọ gụsiwo ya agụụ ike ka ọ bụrụ ebe obibi ya, ọ sịrị:+ Zekaraya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi+ Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba,+ Setan, ee, ka Jehova, bụ́ onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Onye a ọ́ bụghị nkụ a lọpụtara n’ọkụ?”+
2 Mmụọ ozi+ Jehova wee sị Setan: “Ka Jehova baara gị mba,+ Setan, ee, ka Jehova, bụ́ onye họọrọ Jeruselem,+ baara gị mba! Onye a ọ́ bụghị nkụ a lọpụtara n’ọkụ?”+