1 Ndị Eze 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+ 2 Ihe E Mere 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya m+ ga-eghere oghe, ntị m+ ga-anụkwa ekpere e kpere n’ebe a. Aịzaya 37:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+
17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe niile Senakerib kwuru,+ nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+