2 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ mee,+ o kekwara ájị̀ akpụkpọ anụ n’úkwù ya.”+ Ọ sịrị ozugbo: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.” Matiu 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Jọn nke a yi uwe e ji ajị kamel mee,+ keekwa ájị̀ akpụkpọ anụ+ n’úkwù; nri ya bụkwa igurube+ na mmanụ aṅụ ọhịa.+
8 Ha wee sị ya: “Ọ bụ nwoke yi uwe e ji ajị anụ mee,+ o kekwara ájị̀ akpụkpọ anụ n’úkwù ya.”+ Ọ sịrị ozugbo: “Ọ bụ Ịlaịja onye Tishbe.”
4 Ma Jọn nke a yi uwe e ji ajị kamel mee,+ keekwa ájị̀ akpụkpọ anụ+ n’úkwù; nri ya bụkwa igurube+ na mmanụ aṅụ ọhịa.+