2 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ. Jeremaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gaa jiri oké olu gwa Jeruselem, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Echetara m nke ọma obiọma* i nwere n’oge ị bụ nwa agbọghọ+ na ịhụnanya i nwere n’oge m kwere nkwa ịlụ gị,+ na otú i si na-eso m n’ala ịkpa, n’ala a na-aghaghị mkpụrụ ọ bụla.+
7 Ozugbo Sọlọmọn kpechara ekpere,+ ọkụ si n’eluigwe daa+ wee rechapụ anụ àjà nsure ọkụ ahụ+ na àjà nkịtị, ebube Jehova+ wee jupụta n’ụlọ ahụ.
2 “Gaa jiri oké olu gwa Jeruselem, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Echetara m nke ọma obiọma* i nwere n’oge ị bụ nwa agbọghọ+ na ịhụnanya i nwere n’oge m kwere nkwa ịlụ gị,+ na otú i si na-eso m n’ala ịkpa, n’ala a na-aghaghị mkpụrụ ọ bụla.+