Maịka 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Geenụ ntị, ndị dị iche iche, unu niile; ṅaa ntị, gị ụwa na ihe jupụtara n’ime gị,+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova bụrụ onye akaebe megide unu,+ ka Jehova si n’ụlọ ya dị nsọ gbagide unu akaebe.+ Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+
2 “Geenụ ntị, ndị dị iche iche, unu niile; ṅaa ntị, gị ụwa na ihe jupụtara n’ime gị,+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova bụrụ onye akaebe megide unu,+ ka Jehova si n’ụlọ ya dị nsọ gbagide unu akaebe.+
12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+