Diuterọnọmi 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-emepere gị ezi ụlọ nkwakọba ihe ya, bụ́ eluigwe, iji mee ka mmiri zoo n’ala gị n’oge ya+ nakwa iji gọzie ihe niile aka gị na-eme;+ ị ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma ị gaghị agbazite ihe.+ 2 Ndị Eze 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma osote onyeisi ndị agha ahụ zara onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe, ihe a i kwuru ọ̀ pụrụ ime eme?”+ O wee sị: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya, ma ị gaghị eri ya.”+
12 Jehova ga-emepere gị ezi ụlọ nkwakọba ihe ya, bụ́ eluigwe, iji mee ka mmiri zoo n’ala gị n’oge ya+ nakwa iji gọzie ihe niile aka gị na-eme;+ ị ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma ị gaghị agbazite ihe.+
19 Ma osote onyeisi ndị agha ahụ zara onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe, ihe a i kwuru ọ̀ pụrụ ime eme?”+ O wee sị: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya, ma ị gaghị eri ya.”+