Aịzaya 49:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Zayọn nọ na-asị: “Jehova ahapụwo m,+ Jehova echefuwokwa m.”+