Abụ Ọma 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+ Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+
9 Egwu+ Jehova dị ọcha, ọ na-adịru mgbe ebighị ebi.Mkpebi ikpe+ Jehova bụ eziokwu;+ ha niile ziri ezi.+
10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+